Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele
Ok'osisi nenye ndu
You are the tree of life
Agam eburu aleluyah eburu
para aleluyah a'para
Odum ebo Judah, Okorobia di nma
Agam eburu aleluyah eburu, para aleluyah a'para
Olisa bi n'igwe, God of Heaven
Agam eburu aleluyah eburu
Para aleluyah a'para
Ife oma imere mu eh
Onum apughi iko ya
O'bu gini kam ge ji Tu'ara Chim nma nma
Odogwu n'agha dike n'agha, Nara ekele
Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele
Olisa kere uwa Chukwu neme nma
Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a'para
Nmalite no'gwugwu
Beginning and the end
Agam eburu aleluyah eburu, Para aleluyah a'para
Anurum na i'nenye nwa (Daddy)
Anurum na i'na gw'oria (i'na gw'oria)
M'nwe bia n'iru gi nna, N'we buru ekele
Ifeoma i'mere muo Onum abughi i'ko
Obu gini kam ge ji Nwe tu wa ra Chim nma nma
Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele
Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele
Olisa kere uwa Chukwu neme nma
Agam eburu aleluyah eburu
Bu ga ra Jehovah
Onye neme nma Ebe ku we dike
Igbe ne che ndu mo
Obata obie
Agu ne'che mba mo
Ihe oma i'nemerem ebuka
Eze nara otuto
I'mere nwanyi aga turu ime
I'mere k'onye ogbu were kwu okwu
Eze'm onwere ihe kariri gi omume
Ebube nara otuto'm ji bia
Eze nara ekele'm ji bia
Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele
Odogwu n'agha dike n'agha Nara ekele
Olisa kere uwa
Chukwu neme nma
Agam eburu aleluyah eburu
Bu ga ra Jehovah
Jehovah Jireh (Odogwu, Odogwu….) Nara ekele'm ji bia
Song writer: Samsong ft. Cioma Jesus